
Customs: Íhé ńgósị́ kọ́wárá nà á gbàgbùrù nwókè màkà égó áká azụ N5k mèrè n’áfọ̀ 2019
Ngalaba Nigeria Customs Service (NCS) ebiputala ozi gbasara ihe ngosị ebe onye ọrụ ha bara na nsogbu maka ịgbagbu ótù nwoke. Ihe ngosị a pụtara ìhè na soshal mịdia n’ụbọchị Tuesdea, dịka ótù onye na Facebook bipụtara ya, ma kwuo na o mere n’ụbọchị ahụ. “ …